Rodney Mcmillian: Onye Amerika bu Omenkà

Rodney McMillian (amụrụ na 1969, na Columbia, South Carolina) bụ ónyé na-ese ihe na Los Angeles.

Rodney McMillian
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereRodney Dezie
aha ezinụlọ yaMcMillian Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1969 Dezie
Ebe ọmụmụColumbia Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, academic, installation artist Dezie
onye were ọrụUniversity of California, Los Angeles Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Virginia, The School of the Art Institute of Chicago, California Institute of the Arts Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Ihe nriteWilliam H. Johnson Prize Dezie
webụsaịtịhttps://rodneymcmillian.com Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaArt Institute of Chicago, Museum of Modern Art, San Francisco Museum of Modern Art, Hessel Museum of Art, Studio Museum in Harlem Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
academic appointmentUCLA Department of Art Dezie

McMillian bụ Prọfesọ nkè ihe osise na UCLA School of Arts and Architecture na Mahadum California, Los Angeles.

McMillian nwèrè BA na Foreign Affairs na Mahadum Virginia. Ọ gụrụ nka na School of the Art Institute of Chicago na Skowhegan School of Painting and Sculpture, ma nweta nzèrè Master of Fine Arts na California Institute of the Arts na 2002.

AsE gosipụtara ọrụ McMillian na UCLA Hammer Museum na Museum of Contemporary Art, Los Angeles, Studio Museum na Harlem New York, Herning Art Museum na Denmark, Royal Academy na London, Boston's Institute of Contemporary Arts na Whitney. Ọrụ ya dị na nchịkọta gụnyere Harald Falckenberg Collection na Saatchi Gallery. E gosipụtara ihe ngosi onwé ya nkè afọ 2012 Prospect Ave na Maccarone na New York ma gosipụta ihe ọkpụkpụ a chọtara, ntinye pụrụ iche, vidiyo, na ihe osise.

Edensibia

Njikọ mpụga

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Ndepụta SayensịEgwuregwu vidiyoBilikisu LabaranIwu nke MilanFoodFree contentOgbugbu nke Eunice OlawaleẸkẹlẹkbọAmụma nzuzoRitah AsiimweSalma MuminLisa Durden4 DisembaNdia2000MalaysiaChild soldiers in the Central African RepublicAbujaBolaji AgbedeNetherlandsLin FoxhallCaliforniaSenegalMoldovaMásáchusẹtsNjikọ̀taọ̀hàLEgwu MMỤTAKALoveEncomium MagazineTo the End (ihe nkiri)ISBNIbrahima Gueye (actor)Ọ dịghị AbbasOru ugboActorBeyoncé KnowlesList of minimum driving agesOdumodublvckAAde SolankeObodo Békè1998GhanaMyrlie Evers-WilliamsHestrie CloeteIri atọMadonnaIgbo highlifeIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọErica KennedyHepataịtis BTekno (musician)Okpomọkụ gburugburu ụwaAbu Musab al-BarnawiArise O Compatriots, Nigeria's Call ObeyChineze NwagboFaith KipyegonAfghanistanKarim Abdel AzizEShahidLiezel HuberPresident of the United States2003Pinky Webb29 MeeMpaghara Russia🡆 More