Florence Ita Giwa: Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria

Florence Ita Giwa (onye amụrụ na ụbọchi iri na-itolu na ọnwa nke abụọ na-afọ 1946) aghọrọ ya dika onye ome-iwu na-anọchi anya gburu-gburu Cross River South Cross River State, Nigeria.

Florence Ita Giwa
Florence Ita Giwa: Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 4th National Assembly Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFlorence Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Febụwarị 1946 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Cross River Dezie
Dị/nwunyeDele Giwa Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Kalabari Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
ndị sotereQ61078902 Dezie

na mbido  Republik nke anọ na Naijiria, ọ bụ onye otu  ndọrọ-ndọrọ ọchichi All People's Party (APP). Ọnọrọ na-oche malite na ọnwa nke ise na-afọ 1999 ruo na ọnwa nke ise na-afọ 2003.

Amụrụ Ita-Giwa na-ụbọchi iri na-itolu,ọnwa nke abụọ na-afọ 1946 na obodo Atabong, Bakassi LGA na steeti Cross River, ọ gụrụ na ụlọ akwụkwọ  Kilburn Polytechnic nke di na London, United Kingdom. ọ bụrụ onye nọọsụ, mecha bụrụ onye nnọchite anya ụlọ ọrụ Beecham pharmaceutical, wee banye-kwa na Standall Pharmaceutical ebe ọnọchitere anya steeti Lagos. Ọ lụrụ  Dele Giwa, onye nhazi akwụkwọ nke Newswatch magazin. Ha lụrụ nani ọnwa iri, tupu Dele Giwa alụọ Olufunmi Olaniyan, onye lụrụ ya ruo mgbe ọnwụrụ 1986.

Ita-Giwa tinyere aka na ndọrọ-ndọrọ ọchichi wee pụta dika onye isi-oche NRC na steeti Delta. Mgbe emesiri, a hoputara ya dika onye otu gọọmentị etiti malite  na-afọ 1992 ruo na 1993, ọ so na commitee na-ahụ  maka nkpochapụ nke mgbakọ na- eme ihe ike malite na afọ 1994-95. Ọ malitere itinye aka na ihe omume Bakassi, ebe oritere aha "Mama Bakassi". Ahọpụtara Ita-Giwa dika onye ọka-iwu na anọchite anya gburu gburu Cross River South na ọnwa April na afọ 1999 ahọpụtakwara ya dika na commitee na- ahụ maka iwu na usoro,gburu gburu ebe obibi,ihe mba-ọzọ, ụmụ-nwanyi, and was appointed to committees on Rules and Procedures, Environment, Foreign Affairs, Women, Niger Delta, ọgwụ na akwara.

Mgbe ọ hapụrụ ụlọ ome-iwu na afọ 2003, o sonyere ndi otu ndọrọ-ndọrọ ọchichi People's Democratic Party PDP, wee bụrụ onye ndụmọdụ onye isi ala Olusegun Obasanjo na ihe gbasara ụlọ ome-iwu. Na ọnwa ise na afọ 2010 enwere ashịrị na ego furu na akaụntụ kọmitti na-ahụ maka nhazi Bakassi,nke Ita-Giwa dika onye isi, jụrụ ndi Economic and Financial Crimes Commission ka ha nyochaa okwu ahụ.

References

Tags:

NaijiriaȮra Cross River

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

France24 NovembaAbụoAbaNgomeỤmụ nwanyị na NaịjirịaIri Ji ọhụrụ ndi IgboAbdellatif KechicheAndorraAdekunle GoldOOshimiri OrimiriIkot EkpeneBadagryMaliMadagascarBotswanaAbujaPoonam PandeyApaSenegalUgandaNigeriaTarmuwaPeopleỌrụ AkaMoshood AbiolaDonald TrumpEddie DrennonIke na-adịgide adịgideWilliam Sidney PittmanJudith AuduTogoYouth suffrageHillsong Music (label)SJohann Sebastian BachTunisiaWorldOkeamaIchu ntaSouth AfricaAlex IwobiArãIgboland1976EMarchYusuf GrilloSwedenBernadette Essossimna Legzim-BaloukiMA2 ỌgọọstAgha Obodo AmericaBritishBroda ShaggiTashin matakin teku1993Sierra LeoneAkhabue Ebalu EvansRita EdochieItaly7 NovembaStonebwoyMpaghara RussiaArise O Compatriots, Nigeria's Call ObeySafia El Emari8 Julaị🡆 More