Abbas Kaijuka bụ onye Uganda na ahu maka ejije akwa onye na emepụta Kwa ejiji nakwazi onye na achikota ejijea obukwa onye amara ama maka nnukwu ụlọ ọrụ ya ana akpo brand Kai,s divo o bụ onye sokwa na onye natara ihe nrite 2020 east Africa fashion awards bakwa fashion designer of the year award emere na afọ 2016 nawazi Abryanz style & fashion awards ma nweta ọtụtụ ihe nrite did iche iche nke gunyere east African designer of the year na afọ 2017 nakwa Swahili fashion week.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Uganda |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Disemba 1989 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | onye mmebe ejiji, wardrobe stylist |
Abbas Kaijuka | |
---|---|
Born | |
Nationality | Ugandan |
Occupation | Fashion designer |
Years active | 2016–present |
Onyinye na Nominations | |||||
---|---|---|---|---|---|
Afọ | Ihe nrite | Ụdị | Nsonaazụ | Ref | |
2020 | Ihe nrite ejiji nke East Africa | Onye Nwe ejiji nke Afọ Ọwụwa Anyanwụ Afrịka | Merie | ||
Onye na-emepụta ejiji nke Afọ | Ahọpụtara | ||||
2019 | Ihe nrite Abryanz Style & Fashion | Onye na-emepụta ejiji nke Afọ | Merie | ||
Nwoke ahụ Na-enye Naịjirịa | Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Africa | Merie | |||
2018 | Ihe nrite Abryanz Style & Fashion | Onye na-emepụta ejiji nke Afọ | Ahọpụtara | ||
Pearl nke Africa Fashion Awards | Onye na-emepụta ejiji nke Afọ | Ahọpụtara | |||
Ihe nrite nwoke, Naịjirịa | Onye Nwe nke Afọ Africa | Ahọpụtara | |||
Izu ejiji Swahili | Onye Ọdịdị Afọ Ọwụwa Anyanwụ Afrịka | Ahọpụtara | |||
2017 | Ihe nrite Abryanz Style & Fashion | Onye na-emepụta ejiji nke Afọ | Ahọpụtara | ||
Pearl nke Africa Fashion Awards | Onye na-emepụta ejiji nke Afọ | Ahọpụtara | |||
Izu ejiji Swahili | Onye Ọdịdị Afọ Ọwụwa Anyanwụ Afrịka | Ahọpụtara | |||
2016 | Ihe nrite Abryanz Style & Fashion | Onye na-emepụta ejiji nke Afọ | Merie | ||
Rising Star Awards | Onye A Ma Ama Stylist nke Afọ | Merie |
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Abbas Kaijuka, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.