Ọvúrù

Ovuru bu ihe di n'ime okpukpu isi anumanu o kachisi ndi nke nwere okpukpu azu(veterbrates) akuku ahu a bu ebe ihe nile gbasara echiche na mmuta na ako na Uche na-eme.

Ọvúrù

Ndi oka mmuta amamihe achoputara n'ihe nile na-eme na ahu mmadu nakwa ahu anumanu nile bu maka ozi sitere n'ovuru(uburu) wee ruo na akuku ahu nile n'usoro udo jikotara akuku ahu ma ovuru. Site n'ozi ndia, ahu mmadu were ike imeghari site na ya o nwe ga ije. Ovuru na-achikota ozi dika ihe, íshì, nakwa uto site na Anya, imi, nakwa ire, ozi ndia na ovuru na-akowa na-edobekwe maka ncheta, o bu otu a ka mmuta si -eme. Ovuru na-achizu ihe nile na-eme na ahu mmadu dika iku-ume, izisa obara site n'obi.

Ọvúrù
Brain

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Mark Angel (comedian)Rita DominicOsisioma NgwaNdetu obodoMichael AkanjiỌmúmú-ónúọgụgụUzo AdubaGcina MhlopheChinwendu Ihezuo1909Nina Leopold BradleyWGhanaLunar New YearJoy Nwosu Lo-BamijokoIri atọỌkọlọtọ nke EtiopiaObi WaliNjikọ̀taọ̀hàCWande CoalAtmospheric Model Intercomparison ProjectNdi YorubaDonetskABBAOxlade (singer)IbadanChristmas puddingAli NuhuEstoniyaNdi HausaMayPornhubPoonam PandeySex workJimmy WalesBadagry FestivalItalyWiktionaryAmụma nzuzoObolo peopleMokgweetsi MasisiMeat pieMaryam babangidaNadia LutfiPeter ObiNgoni languageSwitzerlandElaeis guineensisȮra EbonyiVanguard (Nigeria)FinlandAhmed BadoujLeo AsemotaQTu YouyouAsakeRamy Sabry (singer)Chidera OkolieGoogleAkhabue Ebalu EvansMahmood Ali-BalogunLagos Rail Mass TransitMonakoNdi álákübaChinaAsụsụ obodoOgwu akpataBenedict Wallet VilakaziMaryam Yahaya🡆 More