Ọmúmú-ónúọgụgụ (búrú Mathematics na asụsụ bekee) omúmú màkà mà, ụdị, ámá, na ihe gbanwe.
obere ụdị nke | natural science |
---|---|
Akụkụ nke | STIM, formal science, exact science |
nwere ojiji | amamihe, mathematical modelling, engineering, finance, computation |
akara ala | μᾰθημᾰτικά |
is the study of | mathematical object |
hashtag | math, mathematics, maths |
nwere àgwà | mathematical beauty, formalization, eternity |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of mathematics |
ndị n'eme ya | mathematician, mathematics student |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Mathematics |
WordLift URL | http://data.thenextweb.com/tnw/entity/mathematics |
Stack Exchange saịtị | https://math.stackexchange.com |
Stack Exchange mkpado | https://stackoverflow.com/tags/math, https://gamedev.stackexchange.com/tags/mathematics |
Ndi ọmúmúónúọgụgụ nà kpàchányá Í lé ihe nṇòmi, màkà Í rütá ihe bụ ezíbȯté ihe dị na ùwà. Ọmúmú-ónúọgụgụ dị mkpà Í bì ihe né mé na ùwà; ȯ bụ ihe mèrè kà ndi ozor á búghị ndi ọmúmú-ónúọgụgụ na mú ya. Na úbọchị tá, orü di ímérímé jịrị ọmúmú-ónúọgụgụ à rü. Orü, obiạ, ọrü-órü, na Í ruu ihe né jí ọmúmú-ónúọgụgụ Í rü. Ha na kpó ndi na rü nchéchichè nka onye ọmúmú-ónúọgụgụ.
Ọ dị nlụlítá ụkà nke ndi ọmúmú-ónúọgụgụ náa jü màkà ihe ọmúmú-ónúọgụgụ dí kà ónúọgụgụ di nà àlà mgbé mádu ánóghị ya. Onye ọmúmú-ónúọgụgụ Benjamin Peirce si ọmúmú-ónúọgụgụ bụ "obiạ nke ha nè jị ẹ rü ihe di mkpà". Albert Einstein, nà áká ozor, sị na "otụ íwú ọmúmú-ónúọgụgụ kwùrù ihe bu ùwà nke ányí na hü, ọ dígí ézíbóté; na mgbe ha gi bu ézíbóté, ha gágị à bụ ihe bu ùwà nke ányí na hü."
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Ọmúmú-ónúọgụgụ, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.