Nka Na Uzu

Nka na

nka na uzu
Nka Na Uzu
ọzụzụ agụmakwụkwọ, industry
obere ụdị nkeapplied science Dezie
Akụkụ nkeSTIM, technical system Dezie
nwere mmetụtaconvenience Dezie
is the study oftechnique Dezie
mụrụ yatechnology assessment, science and technology studies, sociotechnology Dezie
hashtagTechnology Dezie
nwere àgwàtype of technology, technological maturity, technological singularity Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of technology Dezie
ndị n'eme yatechnologist Dezie
ihe eji ya emetechnique Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Technology Dezie

Nka Na Uzu
Mgbe ichié 20 rùrù, mádu málịlị nzù rüo mgbe he nweríkí háfu ga élí ígwé Í gariá mbàla.
Nka Na Uzu
Artwork in Nocen 41

Nka na ụzụ bụ otu n'ime aka ọrụ e ji mara ndị Igbo. Eji ịhe nka na ụzụ ụfọdụ ebi obi ezi na ụlọ, ebe ụfọdụ bụ ihe achọ mma. Ịhe ndị a bụ ihe nka na ụzụ ; ikwe, okway, eku, egbe, ipi eze, ipi egbe, ọgụ , mma, ịkpụ ite ụlọ.

Eji ipi egbe na ịkpụ ụzụ mara ndị Ọka na ndi Nkwere, nwere ipi eze mara ndị Umudioka. E jikwazi ịkpụ ite ụlọ marakwa ndi Igboukwu na ndị Anam.

Nka na ụzụ bu okwu nke ógè ótù nké gbásárá ihe oganiru . Màkà nke á, ọ na ekwu maka ihe nílé nnọọ na okpúrù ǹkà, ihe orü, obiạ, na ihe ihe ǹkà ozor. Na nke ozor o nwèriki kwu ihe jikotari Í gi nye nzù uzor, ómúmú ihe obụla gbasárá nzù, ma ihe ȯbulà fútárá màkà nzù.



Ebensidee

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Akpụkpọ anụ òkéWorld War IINdiaLeonora CohenÌgboVidigal, Rio de JaneiroSex workOse ọjịJAdiza SanoussiLuLucyEgwuregwu Live 8 na RomeỤlọ ihe nkiri onwe onyeOdiaOrion (akụkọ ifo)Bola TinubuStephanie Okereke LinusSpinallNdepụta óménàlà NaịjirịaYung6ixAtsedu TsegayỊchụ nta anwansiCentral Bank nke MadagascarWasila Diwura-SoaleImo StateFarida Jalal (Nijiria na-eme ihe nkiri)United Arab EmiratesÀlakụ̀baEsther UzodinmaNdetu obodoNdi HausaSexy SteelỤgbọelu ChinaLuxembourgOkpomọkụ gburugburu ụwaJahdielOnKassa BalchaYvonne ClarkWiskonsinȮra JigawaAbeokutaACHRuth KadiriJohnYejide KilankoOgwe aka na-agba ọsọBeing a Man FestivalDJ KayWiseGV YishunWashington, D.C.AmamiheMoneyAsụsụ IgboIgbo highlife2008 ACC Championship GameAdeDestiny EtikoLagosIri Ji ọhụrụ ndi IgboSuper Bowl XXXJim Iyke2007RedTubeActor🡆 More