Omar Kabbaj

Omar Kabbaj bụ onye ndụmọdụ nke Eze Mohammed VI nke Morocco kemgbe 22 June 2006.

Omar Kabbaj
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereOmar Dezie
aha ezinụlọ yaKabbaj Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọgọọst 1942 Dezie
Ebe ọmụmụRabat Dezie
Asụsụ obodoBerber languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat Dezie
ebe agụmakwụkwọTBS Education Dezie

Ọ bụ onye isi oche nke African Development Bank site na 26 August 1995 ruo 1 September 2005. Tupu nke ahụ, ọ bụ onye otu ndị isi nke International Monetary Fund (1980–1993) na onye otu ndị isi nke World Bank (1979–1980) na onye nnọchi anya onye ozi na praịm minista nke Morocco, na-ahụ maka akụ na ụba, site na 1993 ruo 1995. Omar Kabbaj bụkwa Knight nke Order of the Throne of Morocco . O nwere nzere masta na njikwa na Toulouse Business School.

Ndetu

Njikọ mpụga

Àtụ:AfDB Presidents

Tags:

Morocco

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Ọrịa na-egbochi ọbara ogbugbaAsaaỤkpụrụ CosmologySophia BennettRadiation electromagneticOdúmGeorge CalilAsụ̀sụ̀ ÌgbòIhe ndị na-abụghị osisiIwu Mmụta 1901 (Nweghachi) Iwu 1902BeninPDPOgige Ntụrụndụ Squirrel HollowBosnia na HerzegovinaKapama Game ReserveOhere Ọrụ na Usoro Ọzụzụ NkàHamza al-MustaphaChiU.S. stateUzoma NwachukwuAsụsụ XhosaMubiVideo games in GhanaNaira MarleyAscension IslandEvertekȮra KwaraIshaq Sidi IshaqAli JitaEthiopiaIbrahimRadio LagosNed NwokoAtụmatụ Nri Na-adịghị AhịaLil WayneFree contentTekno (musician)MMUsoro ụgbọ mmiri TripperBibleKanoMahadum Nnamdi AzikiweKánadaBendeIhe Omume Ịsọ mpi AmericaFasil AssefaMaltaDiamond DWWW - Olee Ụwa Dị EbubeSerbiaAtlantaClayrocksuBilikisu LabaranTurai Yar'AduaSkarone (rapper)10 MaachịBelgiumVictor ObinnaDoreen NabwireDora AkunyiliGoatWikipidiaOkpomọkụ gburugburu ụwaMmetụtaOru ugboDigital object identifierRofiat ImuranReligion in NigeriaPatrick Abba Moro🡆 More