Kanyé West: American rapper, onye na-emepụta ndekọ na onye mmebe ejiji

Kanyé Omari West (ha muru ya na afo 8 Juun 1977) bu onye Amerika na Kwu egwu nke rap.

Kanyé West
Kanyé West: American rapper, onye na-emepụta ndekọ na onye mmebe ejiji
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoYe Dezie
Aha ọmụmụKanye Omari West Dezie
Aha enyereKanye Dezie
aha ezinụlọ yaWest, no value Dezie
aha pseudonymYeezy, The Louis Vuitton Don, Saint Pablo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Jụn 1977 Dezie
Ebe ọmụmụAtlanta Dezie
ŃnàRay West Dezie
ŃnéDonda West Dezie
Dị/nwunyeKim Kardashian Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụBianca Censori Dezie
nwaNorth West, Saint West, Chicago West, Psalm West Dezie
Ezinụlọfamily of Kanye West Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
onye were ọrụGap Inc. Dezie
ebe agụmakwụkwọAmerican Academy of Art College, Polaris High School Dezie
ogo mmụtahonorary degree Dezie
Ebe obibiChicago Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1996 Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịindependent politician Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ọnọdụ ahụikebipolar disorder, synesthesia Dezie
Onye òtùJay-Z, Kid Cudi, Jacob Arabo, Ty Dolla $ign Dezie
so naConflict between Taylor Swift and Kanye West Dezie
ngwa egwuolu egwụ, sampler, keyboard instrument, drum machine Dezie
diskografiKanye West discography Dezie
Onye òtù nkeKids See Ghosts, Child Rebel Soldier, Sunday Service Choir, Jay-Z and Kanye West, ¥$ Dezie
echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchịanti-abortion movement Dezie
onye nweQ121432956 Dezie
akara ndekọGOOD Music, Roc-A-Fella Records, Def Jam Recordings Dezie
ihe omume dị ịrịba amaKanye West presidential campaign, 2020, Nick Fuentes, Donald Trump, and Kanye West meeting Dezie
webụsaịtịhttps://www.kanyewest.com Dezie
hashtagkanyewest Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaVictoria and Albert Museum Dezie
ụdị metụtaraCategory:Films directed by Kanye West, Category:Music videos directed by Kanye West Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
akwụkwọ faịlụ naSAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts Dezie

O na bu kwa abu. O wefutara egwu ime The College Dropout na afo 2004. Egwu nor na The College Dropout bu egwu nke madu shi mara ya oma. O wefutara kwa nnokolata abu ndi ozo, nke o kporo Late Registration na afo 2005, Graduation na afo 2007, ye nwefuta nnokolata abu nke ato, 808s & Heartbreak na afo 2008. O ne ji oru ya bu GOOD music i weputa abubu ndi ozo nor na ya. O bu onye kere, na onye were GOOD music. Ihe ozo madu shi ma Kanye West bu "Dropout Bear", o bu ihe eguregu nor na ihu nnokolata abu ya ato, na egwu ndi ozo na enyoyo nke egwu o were.

Tags:

8 Juun808s & HeartbreakAmerika

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Yaba Bus TerminalIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọNupediaHannatu MusawaJoyKizz DanielOru ugboObaPage mbuAhiri ishi nkeji obodoBola TinubuRajaona AndriamananjaraNsukkaMmekọahụ mgbe afọ ime gasịrị4 DisembaMokslas skaitymo rašto lietuviškoAsụsụ IgboHip hop musicKapama Game ReserveAkụkọ ifo nke Agba Ndị Furu EfuTimayaNeymarItalyKońskowolaBuddhaWikiLongitudeMohamed SayariAsụsụ InglishASheila CussonsLionBobriskySanga languageFred NuamahLoveWikisourceCarroll Parrott BlueUruguayLoloVideo games in Ghana29 FebrụwarịLagos State Ministry of the Environment and Water ResourcesAsaaXVideosOlamidePinky WebbÁbuEnglishAbdoulaye Karim DoudouLagos Daily NewsVGGoogleBenin CityLuis SuárezDavidoZack Orji2012 Best of Nollywood AwardsRahebAsiaIhu mbụ🡆 More