Asụsụ Kangri

  

Kangri bụ asụsụ Indo-Aryan a na-asụ n'ebe ugwu India, karịsịa na Kangra, Una na akụkụ ole na ole nke Hamirpur nke Himachal Pradesh ya na n'akụkụ ụfọdụ nke Gurdaspur, Rupnagar na Hoshiarpur nke Punjab. A na-ejikọta ya na ndị bi na Ndagwurugwu Kangra. E mere atụmatụ na ọnụ ọgụgụ ndị na-asụ ya dị otu kpọm asaa nde (dị ka nke 1996), ebe ndị kọrọ asụsụ mbụ ha dị ka Kangri na ọnụ ọgụgụ afọ 2011 bụ otu kpọm iri na asaa nde (ma e jiri ya tụnyere otu kpọm iri na abụọ nde na 2001).

Edemede

Ntọala edemede nke asụsụ ahụ bụ edemede Takri mana ugbu a ndị mmadụ na-ede asụsụ Kangri na edemede Devanagari.

Edensibịa

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

AbaIreweMusa24 MaachịTsonga language23 JulaịNairalandAbdulkareem Baba AminuUmuahiaOke ÒrìmìlìDavid Cook (onye na-enyocha akwụkwọ)Ndi HaụsaYaba Bus TerminalLeroux (surname)MauritiusSouth AmerikaObodoézè Nà OfúTimayaAmarachiOmenalaLongitudeAsụsụ ndị dị na YugoslaviaFred NuamahAsụsụ BekeeLiyaIsi ire AhiaBob MarleyEko HospitalHip hop musicLagos Daily NewsJamilah TangazaBaskin-RobbinsFaith KipyegonAyra StarrApple Inc.1999FranceIbijoke FaborodeRufaida Umar IbrahimABỌrịa ụkọ ọbara na-enweghị ike ịgba ígwèAlibaba Akpobome26 MaachịKathy ClarkAbduljabbar Nasiru Kabara17 JulaịRachael OkonkwoȮra LagosTristan da CunhaMahogany (film)Dominique Onye Na-enye IheISO 3166-1LionNaijiriaLagos State Ministry of the Environment and Water ResourcesRajaona AndriamananjaraSkyline (Nigeria)Iri atọHelon HabilaLady Midnight (artist)Cybersex trafficking🡆 More