Ọ̀mụ̀ntụdị: Mmụ̀ma ịh'ịhẹ nà ùjìjè ya, mà amụ̀uchè ibè ya dị kà umere nà ikeụgaga

Ọ̀mụ̀ntụdị bu ihe nmuta eji a muzutara ihe chi kezutara na uwa.

Ọ̀mụ̀ntụdị
Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics
ngalaba nke sayensị, ọzụzụ agụmakwụkwọ, exact science
obere ụdị nkenatural science Dezie
Akụkụ nkephysical sciences Dezie
is the study ofmatter, Energy Dezie
mụrụ yaphysics student Dezie
hashtagphysics Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of physics Dezie
ndị n'eme yaphysicist, professor of physics Dezie
entry in abbreviations tablefizik. Dezie
Stack Exchange saịtịhttps://physics.stackexchange.com/ Dezie
Stack Exchange mkpadohttps://math.stackexchange.com/tags/physics Dezie

Obi nmetuta ya gbara mbara, ka o metuluelu nkpulu nke npedebe di ka electrons na subatomic particles nke ndi ozo we metulue ihe di ukwu ka kpakpando na galaxies na oba nbudebe. Ihe nchu na ọ̀mụ̀ntụdị bu i kedozue ihe nile nke chi kezutara na uwa na otu ama. Otu e site a mara ije nke anwa di na mathematics na echezute logic. Ka anyi nyote otu nke a: Na ọ̀mụ̀ntụdị, e nwe ife a kporo electromagnetism. Onye jide magnet were nodu igwe nso, o ga nute force ga soro ya. O ga kwute kwaa ya nso, o ga nyoputa na force soro ya ga elite kwaa enu. O masiri Physicists i chotara otu ozuzu force soro igwe na magnet zuputara, ka o si bulu na ndi oge ochie chotara na(Maka Magnetism nkiti)

Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics
CollageFisica

Mkpụrụ édé íshí

Otu equation nke a si putara bu na force F bu nke jikote igwe na magnet, guzute oke turu igwe na B bu oke turu magnet

nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị

Ọmụ̀ntụdị kezutere na uzo onu ogugu ise nke ezughi ezu. nkezutere ya buru:

Classical Mechanics

Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics 
Usoro iheomume oge gboo


Classical Mechanics buru otu ọ̀mụ̀ntụdị nke ezi ya bidoputara na oge ochie. Ndi ezigbo ukwu nwoke kwachigara ya na nke nbido buru ndi otu Isaac Newton, William Rowan Hamilton, Joseph Lagrange na ndi ozo, ma na ezigbote nna ya(nke classical mechanics) buru Issac Newton. Oo Nya nwa biguzutara obi nzutara equations e ji a zutara classical mechanics. Otutu ihe n'ime classical mechanics di ka:

Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics 

Ihe soro ya bu na F bu force, m buru mass na v buru velocity. Nya buru na Force na kwaga ihe soro acceleration Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics  e so. Nke a buru nke bu Newtons 2nd law of motion na o bu kwa nkpuru Classical Mechanics. Ihe nile ha zugutara na classical mechanics kwesiri soro Iwu Newton nke abuo ma Oo bughi ezi ihe nsoro ya. E sitere na Iwu nke abuo, ti zubata ozuzu momentum buru Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics  na ozuzu energy buru Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics , ha zuta ihe nile noro n'ime obi classical mechanics. Classical mechanics nwere ike nzugutara i zuguta otu ije kpapando na planets lue oke nke obele di ka ugbo ana na football, mana na oke nine putasi ya otu anwa, o zughi ezu.

Statistical Mechanics

Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics 
Statistical Ensembles

Statistical Mechanics buru ọ̀mụ̀ntụdị e ji a zugutara ngbakote ihe rikpo nne, luelu otu ha ga enwe ike i guzuta ya ka oburu ka o

Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics 

Ebe t bu ogugu oge,T buru Temperature na E buru Energy. Na equation nke a ka iwu thermodynamics nke abuo(2nd law of thermodynamics) site were puta, ebe ya abuzughi oke equation agusozue statistical mechanics. Nke anwa buru

Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics 

Nke ofu buru na T ga gbadata ma oburu na entropy a gbalite(ma obu na system gbachiri a gbachi). Nke ibuo buru na entropy kwesiri i gbalite(ma obu na system gbachire a gbachi). P buru Pressure, V buru volume, Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics  buru chemical potential na N buru onu ogugu nkpuru ya(particle). Obu na V na N no odu na ofu ebe, Nya ga buru na ife di oku na chokali i gbatute oyi, nke anwa buru Thermodynamics nke onye obuna masiri.

Quantum Mechanics

Ọ̀mụ̀ntụdị: Mkpụrụ édé íshí, nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị, Classical Mechanics 

Quantum Mechanics buru ezi nguzuchita nke soro ihe chi kezutara na uwa. Umunna zubiputara quantum mechanics soro na ndi otu Albert Einstein, Max Planck, Niels Bohr, Erwin Schrodinger, Werner Heisenberg na ndi ozo. Isi mbiputa nke quantum mechanics noro na ihe gbasara izu blackbody radiation.

Tags:

Ọ̀mụ̀ntụdị Mkpụrụ édé íshíỌ̀mụ̀ntụdị nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdịỌ̀mụ̀ntụdị Classical MechanicsỌ̀mụ̀ntụdị Statistical MechanicsỌ̀mụ̀ntụdị Quantum MechanicsỌ̀mụ̀ntụdịElectromagnetism

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

ÁbuHausaNaigeriaVideo games in GhanaAudu MaikoriCChimdessa DebeleGÓjiBrazilIP addressGira TollaỤLỌAKWỤKWỌ AMỤMAMỤ ASỤSỤ NKE MBA AFRỊKA (AFRICAN LINGUISTICS SCHOOL - ALS)Ịha nhatanha nwoke na nwanyịAsụsụ HausaVanỌ̀mụ̀ntụdịActorNdepụta Sayensị2 MaachịBelgiumMediaWikiIri Ji ọhụrụ ndi IgboSegun AwolowoKofo AbayomiYouTubeFair useCabin John, MarylandLuTemple of HeavenNort KárólínạStockholmList of Nigerian states by date of statehoodIgbo cuisineAdekunle GoldAbduljabbar Nasiru KabaraAmerikasÖnwa ishií 29SerbiaFasil AssefaPinky WebbKameroonÌgboOdúmȮgbàAwka-EtitiJTanzania2005U.S. stateSharma el-SheikhÌféMozambiqueZambiaAbiidii igboQMusaJohann Wolfgang von GoetheSesan (video director)Kapama Game ReserveHausa–Gwandara languages5 Mee21 MeeWiki19 DisembaDavido Music WorldwideBoliviaNiveaÀlàNew York CityAminu Ala🡆 More