Ákíkó Mbu

Ákụkọ́ mbụ bu ọmúmú ihe mèrè na ùwà madu na mbu.

ákíkó mbu
Ákíkó Mbu
class
obere ụdị nkeresearch object, chain of events Dezie
ihu nkepast Dezie
mụrụ yastudy of history, historiography Dezie
hashtaghistory Dezie
Stack Exchange saịtịhttps://history.stackexchange.com Dezie

Ndi ọmúmú ndi ne dé màkà akíkó mbu bu ndi ákíkó irò. Na ngá ọ bu ihe jírí ákíkó Í lé ógè dárá ní, na ọ di mgbe ọ chọrí hü mà ọ dị nnòmi nọr na ímé ya na ihe gbakotárá na ihe wéfùtàrà na ihe méréní. Ndí ákíkó irò na lụta ụka màkà agwà akíkó mbu na ihe ọ dị mkpà màkà. Ihe ndi á dí kà Í kȯwá màkà ọmúmú ya Í zí ihe gị dị mmá na ógè nke gị bya. Ákíkó mbu di ímérímé na oménàlà iche iche, mà ha enwéghị ihe kwádoro ya si ọ bu eziókwu, bụ ihe há sị bu óbị oménàlà ndi áhù, mà ha bughị ihe ezibote ndi mádu gi si mèrè; ọ bu ihe bu irò. Ihe mere mgbe mádu à búghí uzọr è détù ihe ákíkó mbu bu ihe ha na akpọ oge mbu ákíkó mbu (prehistory).

Ákíkó Mbu
Nikolaos Gyzis


Tags:

Ndi ákíkó irò

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

IndiaỌrụ Dibia/EzenwanyiDerrick Adams5 (disambiguation)WiktionaryPolandISBNRepublic of the CongoLiel AbadaGoogle MapsChidiebere NwakaliUgbo SheldonABMomee GombeEPornhubỤloelu maka NwaKARUWA XXXỊgụ na ide na ChinaElaeis guineensisFJing-Jin-JiNneka EzeigboCocaine Cowboys (ihe nkiri 2006)Obodo BékèEriggaKizz DanielMandy La CandyPidgin NaịjirịaNsibidiMaliNjem nleta na mgbukpọ ọhịa na NaịjirịaAustraliaLionBenue StateLa LigaȮra BauchiA Tribe Called JudahDaniel AmokachiDahiru Awaisu KutaPhysicsOnNigerian EnglishXXXTentacionȮra BornoChampions LeagueGenevieve NnajiOdòdoDauda Soroye AdegbenroSuper StoryIgbo LandingFootballNewsJennifer CudjoeMuhammadu BuhariNigeria women's national football teamAsụ̀sụ̀ ÌgbòEjiji omenala IgboKojo ManuelOworonshokiEmmanuel Adebayor2001Danielle GourevitchIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọ🡆 More