Asụsụ Kangri

  

Kangri bụ asụsụ Indo-Aryan a na-asụ n'ebe ugwu India, karịsịa na Kangra, Una na akụkụ ole na ole nke Hamirpur nke Himachal Pradesh ya na n'akụkụ ụfọdụ nke Gurdaspur, Rupnagar na Hoshiarpur nke Punjab. A na-ejikọta ya na ndị bi na Ndagwurugwu Kangra. E mere atụmatụ na ọnụ ọgụgụ ndị na-asụ ya dị otu kpọm asaa nde (dị ka nke 1996), ebe ndị kọrọ asụsụ mbụ ha dị ka Kangri na ọnụ ọgụgụ afọ 2011 bụ otu kpọm iri na asaa nde (ma e jiri ya tụnyere otu kpọm iri na abụọ nde na 2001).

Edemede

Ntọala edemede nke asụsụ ahụ bụ edemede Takri mana ugbu a ndị mmadụ na-ede asụsụ Kangri na edemede Devanagari.

Edensibịa

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Ndepụta SayensịInferno AirAkaMmiri nnu ncha15 EprelKoreaWayback MachineTesfaye TafaNkeji Ochíchííwu Kano22 EprelJohann Wolfgang von GoetheÀláskàBalletFootballFree contentUnited Arab EmiratesAsụsụ HausaOru ugboDemocratic Republic of the CongoSol PicóKARUWA XXXCaliforniaȮra DeltaÀlakụ̀baEnglishNaigeriaOmenalaVirtual International Authority FileNaijiriaSesan (video director)AsakeIhü MbuVivian AdjeiSegun AwolowoArctic OceanHomowoPoonam PandeyBibleAmerikasRomaniaAmerikạNú MézíkọAkÁkọ na UcheArgentinaWumi ToriolaAminu AlaRufaida Umar IbrahimNupediaIgwe magnetikSwitzerlandMmetụtaỌjà (ngwa egwu)AKIwepu afọ imeJapanIrelandXJoyỌdụm na-eri mmadụ na MfuweOdòdo5 MeeNetherlandsYukrainNỤloelu maka NwaAsusu IgboArabicÖnwa ishií 5🡆 More